Selam Zeray
Selam Zeray ( Amharic ) bụ onye njikwa bọọlụ Etiopia na-elekọta otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Liberia .
Ndụ mbido[dezie | dezie ebe o si]
Zeray toro na Addis Ababa, Etiopia. [1]
Ọrụ egwuregwu[dezie | dezie ebe o si]
Zeray gbara bọọlụ tupu ọ rụọ ọrụ dịka onye njikwa otu egwuregwu bọọlụ mba ụmụ nwanyị Etiopia maka ntozu asọmpi Olympic na ụmụ nwanyị Africa. [2]
Ọrụ nchịkwa[dezie | dezie ebe o si]
Na 2023, a họpụtara Zeray onye njikwa otu egwuregwu bọọlụ mba ụmụ nwanyị Liberia, bụrụ onye njikwa Etiopia izizi jikwaa otu mba mba ofesi. [3]
Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]
Zeray nwere ikikere CAF A. [4]
Edensibia[dezie | dezie ebe o si]
maka ntozu asọmpi Olympic na ụmụ nwanyị
- ↑ ኢንስትራክተር ሠላም፡ የሉሲዎቹ የቀድሞ አሰልጣኝ የላይቤርያ ብሔራዊ ቡድንን በኃላፊነት ተረከበች. bbc.com.
- ↑ "ትልቅ ደስታ ነው የሚሰማኝ ፤ በዛው ልክ ደግሞ ትልቅም ኃላፊነት ነው ያለው\" አሰልጣኝ ሰላም ዘርዓይ. soccerethiopia.net.
- ↑ Zeray to revive Liberia’s women’s team. thereporterethiopia.com.
- ↑ Selam Zeray Promises to "Build Competitive" Women’s National Team. frontpageafricaonline.com.