Jump to content

Gloria Ofoegbu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Gloria Ofoegbu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereGloria Dezie
aha ezinụlọ yaOfoegbu Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya3 Jenụwarị 1992 Dezie
Ebe ọmụmụCalabar Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa, Asụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuRivers Angels F.C., Otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa na-erubeghị afọ iri na asaa, Nigeria women's national under-20 football team, Ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Naịjirịa Dezie
Ụcha ime anyablack Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
Gloria Ofoegbu na FIFA U20 Women's World Cup nke ha na Mexico gbara

Aha - Gloria Chetachi Ofoegbu

Afọ ọmụmụ - 3 Jenụwarị 1992 (afọ iri abụọ na asatọ)

Ebe amụrụ ya - Calabar, Nigeria

Ogo - 1.58m (5 ft 2 in)

ọnọdụ ọ na-agba - Left back/ Wing back

Otu ọ nọ ugbu a - Rivers Angels

Ọrụ

Afọ Otu

2007-2010 Nasarawa Amazons

2011- Rivers Angels

Otu Mba

2008 Nigeria U-17

2010-2012 Nigeria U-20

2014 Nigeria

Nrite

FIFA U-20 Women's World Cup

Olaọcha 2010 FIFA U-20 Women's World Cup

African Women's Championship

Olaedo 2014 African Women's Championship



Gloria Ofoegbu (amụrụ n'abalị atọ nke onwa Jenụwarị n'afọ 1992) bụ nwaafọ Naijiria na-agba bọọlụ, onye na-agba dịka left back na wing back na otu Rivers Angels na Nigeria women's national football team. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; refs with no name must have content Ọ nọchitere anya Naijiria ugboro abụọ na <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/FIFA_U-20_Women's_World_Cup" rel="mw:ExtLink" title="FIFA U-20 Women's World Cup" class="cx-link" data-linkid="109">FIFA U-20 tournaments</a> n'afọ 2010 ebe ọ ritere ọlaọcha mgbe Nigeria gbara onye nke abụọ ma n'afọ 2012 . Ọ nọchitekwara anya Naịjirịa na 2014 African Women's Championship na Namibia.Kpọpụta njehie: The opening <ref> tag is malformed or has a bad name

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]


Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • G. Ofoegbu at Soccerway