Egwu Akporogwu/Ekperavu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Egwu Agborogwụ
musical work/composition
mba/obodoNaijiria Dezie
ụdịtraditional folk music Dezie
ndị ji ya eme iheNdị Igbo Dezie

Agborogwụ ma ọ bụ Ekereavụ bụ egwu eji mara Ogorinawuibe, Umumbiri Oparanadim Ekwerazu, Ahiazu Mbaise n'Imo steeti. O bu omenala e Jiri mara obodo a nke ha na-ejie  eme mmemmé. Dika ikwa ozu,  ọṅụ nwa ma o bu igba akwukwo. O kariala otu narị afọ ejiri mara egwu a nke sitere na aka nnanna ndi obodo nwe egwu a. A na eji ekwe, ọyọ na akwa ndi ozo aku egwu Agborogwụ[1].

Ngwa egwu[dezie | dezie ebe o si]

Vidio[dezie | dezie ebe o si]

AGBOROGWỤ DANCE

X

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. AID Project (2023-02-04). AID Project. https://commons.wikimedia.org/wiki/File:AGBOROGW%E1%BB%A4_DANCE.webm. Retrieved on 2023-04-04.