Bediako Asare

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Bediako Asare (amụrụ n'afọ otu puku narị itoolu na iri atọ) bụ onye nta akụkọ na onye edemede Ghana, nke sitere na Ghana. Ọ malitere ọrụ ya na-arụ ọrụ na akwụkwọ akụkọ obodo, wee kwaga Dar es Salaam, Tanzania na afo otu puku narị itoolu iri isii na ato[1] iji nyere aka malite akwụkwọ akụkọ The Nationalist .

N'afọ otu puku narị itoolu iri isii

a itoolu n

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

  • Bediako (1966). Don't leave me mercy: Echoes from Owusu's marriage life. Accra: Anowuo Educational Publications. 
  • Bediako (1966). The downfall of Kwame Nkrumah. Accra: Anowuo Educational Publications. 
  • Bediako (1967). A husband for Esi Ellua. Accra: Anowuo Educational Publications.  nupuisiN
  • Bediako (1969). Rebel. London: Heinemann Educational Books, (African Writers Series 59). 
  • Bediako (1972). Mwasi (in Swahili). Nairobi: Heinemann Educational Books. 
  • Bediako (1975). Majuto (in Swahili). Dar es Salaam: East African Literature Bureau. 
  • Bediako (1976). The Stubborn. Nairobi: East African Literature Bureau. 

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Chris Kwame Awuyah, "Bedikko Asare (1930–)", ndepụta Afrịkason and L. W. Conolly (eds), ENnupuisiia of Post-Colonial Literatures in English, Routledge, 2004, p. 69.