Atilogwu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Atilogwu

Ihe omuma nke akwukwo banyere ezeagu. Atilogwu sitere na afo iri abuo na iri na asaa, mgbe onwa Novemba gbara iri. Ezeagu nwere ihe nketa omenala di iche iche na omume omenala na agburu, na-ekwuputa nbata na nhapu nke oge di iche iche nke afo. Ogugo-Chi, Akanu, Oku Owa-Ito, Ibono Okochi, Ibono Udu-Mii, Mgba Ndi-Omu, Mgba Otu n'Une, Ohuhu-Ji na Mgba Ogwu bu mmemme ndi ozo be ndi Ezeagu. Egwu Atilogwu so na egwu ọdịnala a na-agba na Enugu Steeti na akụkụ ndị ọzọ nke Naijiria.

Ụfọdụ n'ime egwu ndị a igbo nwere gụnyere Atilogwu, Abigbo, Egwu Amala, Egwu Ogene, Ode, Odebara, Nkwa, Mkpokiti, Akunachenyi, Nkwa Umuagbogho, Nkwa Nwite, Ikorodo, Egwu Ubo, Okanga, Egedege, Adamma, Agbacha Ekuru Nwa, Egwu Ijele, Ntukpo, Odegelu, Igede na Oge-Udugongo.