Alwiya Gamil
Alwiya Gamil
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Egypt |
aha n'asụsụ obodo | علوية جميل |
Aha enyere | Elisabeth |
aha ezinụlọ ya | Khalil |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Disemba 1910, 15 Disemba 1908 |
Ebe ọmụmụ | Dakahlia Governorate |
Ụbọchị ọnwụ ya | 16 Ọgọọst 1994, 11 Jụn 1994 |
Ebe ọ nwụrụ | Cairo Governorate |
Dị/nwunye | Mahmoud el-Meliguy |
Asụsụ obodo | Egyptian Arabic |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Egyptian Arabic |
Ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri |
Alwiya Gamil bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri nke sitere na Lebanọn nke ezigbo aha ya bụ Elisabeth Khalil Majdalani . A mụrụ ya na Lebanọn na Disemba 15, 1910 ma o sooro ndị mụrụ ya kwaga Ijipt.[1]
Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]
Gamil malitere ọrụ ya mgbe ọ dị afọ iri na ise mgbe ọ sonyeere otu egwu nke Youssef Wahbi bụ Ramesses na 1925. Ekwenyere na Wahbi nyere ya aha egwu ahụ. A maara Gamil maka ọrụ ya na Zeinab (1930), Victory of Youth (1941), na No Agreement (1961) The Cursed Palace (1962).[2] Ọ lara ezumike nká na 1967.
Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]
Gamil lụrụ di ugboro abụọ. Alụmdi nke abụọ ya bụ na 1939 nye onye na-eme ihe nkiri Ijipt, Mahmoud el-Meliguy. Ha amụghị ụmụ mana ha zụlitere ụmụ atọ ya site na alụmdi mbụ ya. Gamil nwụrụ n'abalị iri na isii n'ọnwa Ọgọstụ afọ 1994.
Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]
- Ndepụta nke ndị Ijipt
Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]
Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]
- Alwiya Gamil na IMDb