Ọrịa Mmịnwụ (HIV/AIDS) na Zimbabwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Òtù ndị LGBTQ+[dezie | dezie ebe o si]

Mmekọahụ n'etiti ụmụ nwoke na ibe ha bụ ihe iwu na-akwadoghị na Zimbabwe dị ka ọ dị Àgbà nke iri asaa na atọ nke Iwu Mpụ ala ahụ si kwuo.[1] Ọzọkwa, gọọmentị anaghị anabata ndị na-eme mmekọahụ nwoke na nwoke dị ka ndị ọnụ ọgụgụ ndị mmadụ pụtara ìhè maka mgbochi na nlekọta HIV.[2] Òtù na-abụghị nke gọọmentị nwere bụ GALZ na-akọ na gọọmentị anaghị anabataghị ọnụ ọgụgụ nnyefe nwoke nye nwoke nke nje a.[3] Akụkụ ndị dị n'ime usoro iwu na-eweta ihe njikota ya na njikọaka ụkpụrụ mmekọrịta mmadụ na ibe na-eweta ihe mgbochi maka ịnweta ọgwụgwọ nye ndị òtù ndị a.[4] Nnyocha e mere n'afọ 2016 nke na-ekwu maka ịnweta enyemaka ahụike n'ozuzu ya na Zimbabwe na-atụ aro na ikuziri ọhaneze ọzọ maka nsogbu LGBTQ+ na ngalaba ahụike ha yana ọzụzụ maka ndị ọrụ ahụike na-agba ajụjụ ọnụ dị mkpa iji wepụ ihe mgbochi ndị dị ugbu a inye ndị òtù a ọgwụgwọ.[5]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. World Report 2020: Rights Trends in Zimbabwe (en). Human Rights Watch (2020-01-07). Retrieved on 2020-05-08.
  2. Tsang (2019-01-28). "Multilayered Stigma and Vulnerabilities for HIV Infection and Transmission: A Qualitative Study on Male Sex Workers in Zimbabwe". American Journal of Men's Health 13 (1). DOI:10.1177/1557988318823883. ISSN 1557-9883. PMID 30819062. 
  3. HIV/AIDS (en-ZA). Gays and Lesbians of Zimbabwe. Retrieved on 2020-05-08.
  4. World Report 2019: Rights Trends in Zimbabwe (en). Human Rights Watch (2018-12-19). Retrieved on 2020-04-03.
  5. Hunt (2017-04-01). "'They will be afraid to touch you': LGBTI people and sex workers' experiences of accessing healthcare in Zimbabwe—an in-depth qualitative study" (in en). BMJ Global Health 2 (2): e000168. DOI:10.1136/bmjgh-2016-000168. ISSN 2059-7908. PMID 28589012.